Aịzaya 19:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ndị isi Zoan+ dị nzuzu. Ndụmọdụ nke ndị kacha mara ihe n’ime ndị ndụmọdụ Fero anaghị enwe isi na ọdụ.+ Olee otú onye ọ bụla n’ime unu ga-esi asị Fero: “Abụ m nwa ndị ma ihe,Nwa ndị eze oge ochie”? Aịzaya 19:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ndị isi Zoan ezuzuola nzuzu. A ghọgbuola ndị isi Nọf.*+ Ndị isi ndị Ijipt eduhiela ndị Ijipt.
11 Ndị isi Zoan+ dị nzuzu. Ndụmọdụ nke ndị kacha mara ihe n’ime ndị ndụmọdụ Fero anaghị enwe isi na ọdụ.+ Olee otú onye ọ bụla n’ime unu ga-esi asị Fero: “Abụ m nwa ndị ma ihe,Nwa ndị eze oge ochie”?