Aịzaya 19:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ndị isi Zoan+ dị nnọọ nzuzu. Ndụmọdụ nke ndị maara ihe n’etiti ndị ndụmọdụ Fero bụ ihe ezi uche na-adịghị na ya.+ Olee otú unu ga-esi asị Fero: “Abụ m nwa ndị maara ihe, nwa ndị eze oge ochie”? Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:11 Amụma Aịsaịa I, p. 202-203
11 Ndị isi Zoan+ dị nnọọ nzuzu. Ndụmọdụ nke ndị maara ihe n’etiti ndị ndụmọdụ Fero bụ ihe ezi uche na-adịghị na ya.+ Olee otú unu ga-esi asị Fero: “Abụ m nwa ndị maara ihe, nwa ndị eze oge ochie”?