Aịzaya 19:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ndị isi Zoan ezuzuwo nzuzu,+ a ghọgbuwo ndị isi Nọf,+ ndị isi+ nke ebo ya niile emewokwa ka Ijipt na-awagharị awagharị. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:13 Amụma Aịsaịa I, p. 202-203
13 Ndị isi Zoan ezuzuwo nzuzu,+ a ghọgbuwo ndị isi Nọf,+ ndị isi+ nke ebo ya niile emewokwa ka Ijipt na-awagharị awagharị.