Aịzaya 19:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ala Juda ga-emenye ndị Ijipt ụjọ. Ụjọ ga-ejide ha ma a kọọrọ ha ya, ebe ọ bụ na ha ma ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kpebiri ime ha.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:17 Amụma Aịsaịa I, p. 203-204
17 Ala Juda ga-emenye ndị Ijipt ụjọ. Ụjọ ga-ejide ha ma a kọọrọ ha ya, ebe ọ bụ na ha ma ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kpebiri ime ha.+