Aịzaya 19:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 N’oge ahụ, obodo ise dị n’Ijipt ga na-asụ asụsụ ndị Kenan,+ ṅụọkwara Jehova nke ụsụụ ndị agha iyi na ha ga na-efe naanị ya. A ga-akpọ otu n’ime ha Obodo Ntida. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:18 Amụma Aịsaịa I, p. 204
18 N’oge ahụ, obodo ise dị n’Ijipt ga na-asụ asụsụ ndị Kenan,+ ṅụọkwara Jehova nke ụsụụ ndị agha iyi na ha ga na-efe naanị ya. A ga-akpọ otu n’ime ha Obodo Ntida.