Aịzaya 19:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ụbọchị ahụ, a ga-enwe obodo ise ndị ga na-asụ asụsụ Kenan+ n’ala Ijipt,+ na-aṅụkwara Jehova nke ụsụụ ndị agha iyi.+ A ga na-akpọ otu n’ime ha Obodo Ntida. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:18 Amụma Aịsaịa I, p. 204
18 N’ụbọchị ahụ, a ga-enwe obodo ise ndị ga na-asụ asụsụ Kenan+ n’ala Ijipt,+ na-aṅụkwara Jehova nke ụsụụ ndị agha iyi.+ A ga na-akpọ otu n’ime ha Obodo Ntida.