Jeremaya 43:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ikpeazụ, ha batara n’ala Ijipt,+ n’ihi na ha erubeghị isi n’ihe Jehova kwuru; ha wee bịarute Tapanhis.+ Jeremaya 44:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Nke a bụ okwu ruru Jeremaya ntị maka ndị Juu niile bi n’ala Ijipt,+ bụ́ ndị bi na Migdọl+ na Tapanhis+ na Nọf+ nakwa n’ala Patrọs,+ sị: Ezikiel 30:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 M ga-eme ka Patrọs+ tọgbọrọ n’efu. M ga-esunyekwa Zoan+ ọkụ ma mee ihe e kpere n’ikpe n’obodo Noo.+
7 N’ikpeazụ, ha batara n’ala Ijipt,+ n’ihi na ha erubeghị isi n’ihe Jehova kwuru; ha wee bịarute Tapanhis.+
44 Nke a bụ okwu ruru Jeremaya ntị maka ndị Juu niile bi n’ala Ijipt,+ bụ́ ndị bi na Migdọl+ na Tapanhis+ na Nọf+ nakwa n’ala Patrọs,+ sị:
14 M ga-eme ka Patrọs+ tọgbọrọ n’efu. M ga-esunyekwa Zoan+ ọkụ ma mee ihe e kpere n’ikpe n’obodo Noo.+