-
Aịzaya 19:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 Ha ga-abụ ihe ga-eme ka ndị mmadụ na-echeta Jehova nke ụsụụ ndị agha n’Ijipt. Ha ga-arịọkwa Jehova ka ọ napụta ha n’aka ndị na-emegbu ha. Ọ ga-ezigakwara ha onye nzọpụta, bụ́ onye ukwu, onye ga-anapụta ha.
-