Aịzaya 19:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ ga-abụkwara Jehova nke ụsụụ ndị agha ihe ịrịba ama na ihe akaebe n’ala Ijipt;+ n’ihi na ha ga-etiku Jehova n’ihi ndị na-emegbu ha.+ Ọ ga-ezigakwara ha onye nzọpụta, bụ́ onye ukwu, onye ga-anapụta ha.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:20 Ụlọ Nche,1/1/2000, p. 9-10 Amụma Aịsaịa I, p. 205
20 Ọ ga-abụkwara Jehova nke ụsụụ ndị agha ihe ịrịba ama na ihe akaebe n’ala Ijipt;+ n’ihi na ha ga-etiku Jehova n’ihi ndị na-emegbu ha.+ Ọ ga-ezigakwara ha onye nzọpụta, bụ́ onye ukwu, onye ga-anapụta ha.+