-
Aịzaya 19:21Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
21 N’oge ahụ, Jehova ga-eme ka ndị Ijipt mara ya. Ndị Ijipt ga-amarakwa Jehova. Ha ga-achụrụ ya àjà, nyekwa ya onyinye. Ha ga-ekwe Jehova nkwa, mezuokwa ya.
-