Aịzaya 19:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Jehova ga-emekwa ka ndị Ijipt mara ya.+ Ndị Ijipt ga-amarakwa Jehova n’ụbọchị ahụ, ha ga-achụrụ ya àjà, nyekwa ya onyinye,+ ha ga-ekwe Jehova nkwa, mezuokwa ya.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:21 Amụma Aịsaịa I, p. 205-206
21 Jehova ga-emekwa ka ndị Ijipt mara ya.+ Ndị Ijipt ga-amarakwa Jehova n’ụbọchị ahụ, ha ga-achụrụ ya àjà, nyekwa ya onyinye,+ ha ga-ekwe Jehova nkwa, mezuokwa ya.+