Aịzaya 19:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Jehova ga-ata ndị Ijipt ahụhụ.+ Ọ ga-eti ha ihe, gwọọkwa ha. Ha ga-alọghachikwute Jehova. Ọ ga-anabata arịrịọ ha, gwọọkwa ha. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:22 Amụma Aịsaịa I, p. 205-206
22 Jehova ga-ata ndị Ijipt ahụhụ.+ Ọ ga-eti ha ihe, gwọọkwa ha. Ha ga-alọghachikwute Jehova. Ọ ga-anabata arịrịọ ha, gwọọkwa ha.