Aịzaya 22:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ọkaakaa Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru, sị: “Gakwuru Shebna,+ bụ́ onyeisi na-elekọta ụlọ* eze, sị ya, Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:15 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),3/2018, p. 25 Amụma Aịsaịa I, p. 238-240
15 Ọkaakaa Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru, sị: “Gakwuru Shebna,+ bụ́ onyeisi na-elekọta ụlọ* eze, sị ya,