Aịzaya 22:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 ‘Olee ihe gbasara gị ebe a, oleekwa onye i nwere ebe a, nke mere i ji gwuoro onwe gị ili ebe a?’ Shebna na-egwu ebe a ga-eli ya n’ebe dị elu. Ọ na-awapụtara onwe ya ebe ọ ga-anọ na-ezu ike* n’otu nnukwu nkume. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:16 Amụma Aịsaịa I, p. 238-240
16 ‘Olee ihe gbasara gị ebe a, oleekwa onye i nwere ebe a, nke mere i ji gwuoro onwe gị ili ebe a?’ Shebna na-egwu ebe a ga-eli ya n’ebe dị elu. Ọ na-awapụtara onwe ya ebe ọ ga-anọ na-ezu ike* n’otu nnukwu nkume.