Aịzaya 22:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 ‘Olee ihe i nwere n’ebe a, oleekwa onye i nwere n’ebe a, nke mere i ji gwuoro onwe gị ebe ili ozu?’+ Ọ na-egwu ebe a ga-eli ya n’ebe dị elu; ọ na-awapụtara onwe ya ebe obibi na nkume dị elu. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:16 Amụma Aịsaịa I, p. 238-240
16 ‘Olee ihe i nwere n’ebe a, oleekwa onye i nwere n’ebe a, nke mere i ji gwuoro onwe gị ebe ili ozu?’+ Ọ na-egwu ebe a ga-eli ya n’ebe dị elu; ọ na-awapụtara onwe ya ebe obibi na nkume dị elu.