-
Aịzaya 22:18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 Ọ ga-afụkọtasi gị ike, tụpụ gị n’ala sara mbara otú e si atụpụ bọl. N’ebe ahụ ka ị ga-anwụ, n’ebe ahụkwa ka ụgbọ ịnyịnya gị dị ebube ga-adị. Ihe a ga-emenye ezinụlọ nna gị ukwu ihere.
-