-
Aịzaya 22:18Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
18 Ọ ghaghị ịfụkọtasi gị ike, dị ka bọl a ga-atụpụ n’ala sara mbara. N’ebe ahụ ka ị ga-anwụ, ọ bụkwa n’ebe ahụ ka ụgbọ ịnyịnya nke ebube gị ga-aghọrọ ụlọ nna gị ukwu ihe mmechuihu.
-