Aịzaya 22:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 “Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị, ‘N’oge ahụ, a ga-efopụ ntu ahụ a kụbara n’ahụ́ ụlọ siri ike.+ Ọ ga-ada laa n’iyi. Ihe e kokwasịrị n’elu ya ga-adakwa laa n’iyi, n’ihi na Jehova ekwuola ya.’” Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:25 Amụma Aịsaịa I, p. 240-242
25 “Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị, ‘N’oge ahụ, a ga-efopụ ntu ahụ a kụbara n’ahụ́ ụlọ siri ike.+ Ọ ga-ada laa n’iyi. Ihe e kokwasịrị n’elu ya ga-adakwa laa n’iyi, n’ihi na Jehova ekwuola ya.’”