Aịzaya 22:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “‘N’ụbọchị ahụ,’ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘a ga-efopụ+ mkpọ́ ahụ+ a kụbara n’ebe ọ ga-adịgide. A ga-egbutu ya, ya adaa. A ga-ewepụkwa ihe e kokwasịrị n’elu ya, n’ihi na Jehova ekwuwo ya.’”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:25 Amụma Aịsaịa I, p. 240-242
25 “‘N’ụbọchị ahụ,’ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘a ga-efopụ+ mkpọ́ ahụ+ a kụbara n’ebe ọ ga-adịgide. A ga-egbutu ya, ya adaa. A ga-ewepụkwa ihe e kokwasịrị n’elu ya, n’ihi na Jehova ekwuwo ya.’”+