Aịzaya 23:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ihe a ga-akwụ Taya nọ n’elu ọtụtụ mmiri. O si Shaịhọ*+ nweta ọka,* si n’Osimiri Naịl nweta ihe ubi,Na-akpatakwara mba dị iche iche ego.*+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:3 Amụma Aịsaịa I, p. 246
3 Ihe a ga-akwụ Taya nọ n’elu ọtụtụ mmiri. O si Shaịhọ*+ nweta ọka,* si n’Osimiri Naịl nweta ihe ubi,Na-akpatakwara mba dị iche iche ego.*+