13 Leenụ ala ndị Kaldia.+
Ọ bụ ndị Kaldia mere ka Taya bụrụ ebe anụ ọhịa ndị na-ebi n’ọzara ga-ebi,
Ọ bụghị ndị Asiria.+
Ha arụọla ụlọ elu ha ji nọchibido ha.
Ha ebukọrọla ihe niile dị n’ụlọ elu ha ndị a rụsiri ike,+
Taya abụrụzie ebe e bibiri ebibi.