-
Aịzaya 23:16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 “Nwaanyị akwụna e chefuru echefu, were ụbọ akwara gazuo obodo.
Kpọọ ụbọ akwara ka onye bụ́ aka ochie.
Gụọ ọtụtụ egwú,
Ka ha wee cheta gị.”
-