Aịzaya 23:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Were ụbọ akwara gazuo obodo, gị nwaanyị akwụna e chefuru echefu.+ Were ike gị niile kpọọ ụbọ akwara; bụọ ọtụtụ abụ ka e wee cheta gị.” Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:16 Amụma Aịsaịa I, p. 253-254
16 “Were ụbọ akwara gazuo obodo, gị nwaanyị akwụna e chefuru echefu.+ Were ike gị niile kpọọ ụbọ akwara; bụọ ọtụtụ abụ ka e wee cheta gị.”