-
Aịzaya 24:22Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
22 A ga-achịkọta ha
Otú e si achịkọta ndị mkpọrọ n’olulu.
A ga-akpọchikwa ha n’ụlọ mkpọrọ.
A ga-elebara ha anya ma ọtụtụ ụbọchị gachaa.
-