-
Aịzaya 28:2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 Jehova ga-ezite onye siri ike, nke bụ́kwa dimkpa.
Ọ ga-eji ike tụda okpueze ahụ n’ala
Otú akụ́ mmiri ígwé si ada mgbe égbè eluigwe na-agba nakwa otú oké ifufe si ebibi ihe.
Ọ ga-atụdakwa ya otú idei mmiri si asọsi ike mgbe mmiri na-ezosi ike, égbè eluigwe ana-agbakwa.
-