Aịzaya 28:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Lee! Jehova nwere onye dị ike, nke nwekwara ume.+ Dị ka akụ́ mmiri ígwé nke na-ezosi ike+ na égbè eluigwe, mmiri ozuzo nke na-ebibi ihe, dị ka oké mmiri ozuzo nke idei ya na-asọsi ike+ na égbè eluigwe, otú a ka ọ ga-eji ike tụda ya n’ala. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 28:2 Ụlọ Nche,1/15/2011, p. 36/1/1991, p. 12
2 Lee! Jehova nwere onye dị ike, nke nwekwara ume.+ Dị ka akụ́ mmiri ígwé nke na-ezosi ike+ na égbè eluigwe, mmiri ozuzo nke na-ebibi ihe, dị ka oké mmiri ozuzo nke idei ya na-asọsi ike+ na égbè eluigwe, otú a ka ọ ga-eji ike tụda ya n’ala.