-
Aịzaya 28:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 Okooko osisi na-achanwụ achanwụ e ji chọọ ya mma,
Nke dị n’isi ndagwurugwu nke na-eme nri,
Ga-adị ka mkpụrụ fig mbụ mịrị tupu oge ọkọchị.
Ọ na-abụ mmadụ hụ ya, ya aghọrọ ya taa ozugbo.
-