Aịzaya 28:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Okooko osisi na-achanwụ achanwụ+ nke e ji chọọ ya mma, nke dị n’isi ndagwurugwu ahụ nke na-eme nri, ga-adị ka mkpụrụ fig mbụ+ nke mịrị tupu oge ọkọchị, nke ọ na-abụ, mgbe mmadụ lere anya hụ ya, ọ na-eri ya ozugbo ọ batara ya n’aka. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 28:4 Amụma Aịsaịa I, p. 288 Ụlọ Nche,5/15/1993, p. 4-56/1/1991, p. 12
4 Okooko osisi na-achanwụ achanwụ+ nke e ji chọọ ya mma, nke dị n’isi ndagwurugwu ahụ nke na-eme nri, ga-adị ka mkpụrụ fig mbụ+ nke mịrị tupu oge ọkọchị, nke ọ na-abụ, mgbe mmadụ lere anya hụ ya, ọ na-eri ya ozugbo ọ batara ya n’aka.