Aịzaya 28:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Mmadụ agaghị agbatịli onwe ya n’elu àkwà* n’ihi na àkwà ahụ adịghị ogologo. Mmadụ agaghịkwa ejili ákwà a kpara akpa kpuchie onwe ya n’ihi na ákwà ahụ dị warara. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 28:20 Amụma Aịsaịa I, p. 294-295 Ụlọ Nche,6/1/1991, p. 21
20 Mmadụ agaghị agbatịli onwe ya n’elu àkwà* n’ihi na àkwà ahụ adịghị ogologo. Mmadụ agaghịkwa ejili ákwà a kpara akpa kpuchie onwe ya n’ihi na ákwà ahụ dị warara.