-
Aịzaya 28:20Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
20 N’ihi na ihe ndina dị mkpụmkpụ nke na mmadụ apụghị ịgbatị onwe ya n’elu ya, ákwà a kpara akpa dịkwa warara nke na mmadụ apụghị iji ya kpuchie onwe ya.
-