Aịzaya 28:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Onye na-akọ ugbo ọ̀ ga-akọgide ala si n’ụtụtụ ruo n’abalị tupu ya akụọ mkpụrụ? Ọ̀ ga-anọgide na-egburi ala, na-etirikwa ya?+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 28:24 Ụlọ Nche,10/1/2001, p. 11
24 Onye na-akọ ugbo ọ̀ ga-akọgide ala si n’ụtụtụ ruo n’abalị tupu ya akụọ mkpụrụ? Ọ̀ ga-anọgide na-egburi ala, na-etirikwa ya?+