Abụ Ọma 30:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’ihi na ọ bụ obere oge ka ọ na-ewesa mmadụ iwe,+Ma ọ na-emere mmadụ amara* n’oge niile onye ahụ dị ndụ.+ Mmadụ nwere ike ibe ákwá ná mgbede, ma e ruo n’ụtụtụ, ya etie mkpu ọṅụ.+ Abụ Ọma 103:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ gaghị eburu ihe ọjọọ mmadụ mere n’obi mgbe niile,+Ọ gaghịkwa na-ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi.+ Maịka 7:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Olee Chi dị ka gị,Onye na-agbaghara mmehie+ nke ndị fọdụrụ n’Izrel bụ́ ndị ya?+ Ọ gaghị na-ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi,N’ihi na ịhụnanya* na-atọ ya ụtọ.+
5 N’ihi na ọ bụ obere oge ka ọ na-ewesa mmadụ iwe,+Ma ọ na-emere mmadụ amara* n’oge niile onye ahụ dị ndụ.+ Mmadụ nwere ike ibe ákwá ná mgbede, ma e ruo n’ụtụtụ, ya etie mkpu ọṅụ.+
18 Olee Chi dị ka gị,Onye na-agbaghara mmehie+ nke ndị fọdụrụ n’Izrel bụ́ ndị ya?+ Ọ gaghị na-ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi,N’ihi na ịhụnanya* na-atọ ya ụtọ.+