Aịzaya 30:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 N’ihi na a kwadebechaala Tofet*+ ha. A kwadebekwaara ya eze ha.+ Chineke* akwakọtala nkụ n’ebe miri emi. Nnukwu ọkụ na nkụ hiri nne dịkwa ebe ahụ. Ume Jehova, nke dị ka sọlfọ nke na-asọ ka mmiri,Ga-esunye ya ọkụ. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 30:33 Amụma Aịsaịa I, p. 314-315
33 N’ihi na a kwadebechaala Tofet*+ ha. A kwadebekwaara ya eze ha.+ Chineke* akwakọtala nkụ n’ebe miri emi. Nnukwu ọkụ na nkụ hiri nne dịkwa ebe ahụ. Ume Jehova, nke dị ka sọlfọ nke na-asọ ka mmiri,Ga-esunye ya ọkụ.