Aịzaya 30:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 N’ihi na e doworị Tofet+ ya n’usoro n’oge na-adịbeghị anya; a kwadebewokwara ya eze.+ Ọ kwakọtawo nkụ ya n’ebe miri emi. E nwere ọkụ na nkụ dị ukwuu. Ume Jehova na-ere ka ọkụ megide ya, dị ka sọlfọ nke na-asọ ka mmiri.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 30:33 Amụma Aịsaịa I, p. 314-315
33 N’ihi na e doworị Tofet+ ya n’usoro n’oge na-adịbeghị anya; a kwadebewokwara ya eze.+ Ọ kwakọtawo nkụ ya n’ebe miri emi. E nwere ọkụ na nkụ dị ukwuu. Ume Jehova na-ere ka ọkụ megide ya, dị ka sọlfọ nke na-asọ ka mmiri.+