10 O wee mee ka a ghakwara ịnọ na Tofet,+ nke dị na ndagwurugwu ụmụ Hinọm,+ na-efe ofufe, ka onye ọ bụla ghara isurere* Molek+ nwa ya nwoke ma ọ bụ nwa ya nwaanyị n’ọkụ.+
32 “‘Ya mere, lee! oge na-abịa,’ ka Jehova kwuru, ‘mgbe a na-agakwaghị asị na ọ bụ Tofet na ndagwurugwu nwa Hinọm, kama a ga-asị na ọ bụ ndagwurugwu igbu mmadụ;+ a ga na-eli ozu na Tofet, ruo mgbe a ga na-achọ ebe ili ozu achọ.+
6 “‘“Ya mere, lee! oge na-abịa,” ka Jehova kwuru, “mgbe a na-agakwaghị akpọ ebe a Tofet+ nakwa ndagwurugwu nwa Hinọm,+ kama, a ga na-akpọ ya ndagwurugwu igbu mmadụ.