Jeremaya 32:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ha wukwaara Bel ebe dị elu+ na ndagwurugwu nwa Hinọm,+ iji sureere Molek+ ụmụ ha ndị ikom na ụmụ ha ndị inyom n’ọkụ,*+ nke bụ́ ihe m na-enyeghị ha n’iwu,+ ọ bataghịkwa m n’obi ka ha mee ihe arụ a+ wee mee ka Juda mehie.’+
35 Ha wukwaara Bel ebe dị elu+ na ndagwurugwu nwa Hinọm,+ iji sureere Molek+ ụmụ ha ndị ikom na ụmụ ha ndị inyom n’ọkụ,*+ nke bụ́ ihe m na-enyeghị ha n’iwu,+ ọ bataghịkwa m n’obi ka ha mee ihe arụ a+ wee mee ka Juda mehie.’+