2 Ndị Eze 16:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee jee ije n’ụzọ ndị eze Izrel jere,+ ọbụna nwa nke ya ka o surere* n’ọkụ,+ dị ka ihe arụ+ nke mba ndị Jehova chụpụrụ n’ihi ụmụ Izrel si dị. 2 Ihe E Mere 33:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Manase+ wee na-arafu Juda+ na ndị bi na Jeruselem ime ihe ọjọọ karịa+ mba ndị ahụ Jehova lara n’iyi n’ihu ụmụ Izrel.+
3 O wee jee ije n’ụzọ ndị eze Izrel jere,+ ọbụna nwa nke ya ka o surere* n’ọkụ,+ dị ka ihe arụ+ nke mba ndị Jehova chụpụrụ n’ihi ụmụ Izrel si dị.
9 Manase+ wee na-arafu Juda+ na ndị bi na Jeruselem ime ihe ọjọọ karịa+ mba ndị ahụ Jehova lara n’iyi n’ihu ụmụ Izrel.+