Aịzaya 32:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ezi omume a ga na-eme ga-eme ka udo dị,+Meekwa ka ebe niile dị jụụ, obi eruokwa onye ọ bụla ala ruo mgbe ebighị ebi.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 32:17 Amụma Aịsaịa I, p. 340-341
17 Ezi omume a ga na-eme ga-eme ka udo dị,+Meekwa ka ebe niile dị jụụ, obi eruokwa onye ọ bụla ala ruo mgbe ebighị ebi.+