Aịzaya 34:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Anụ ọhịa ndị bi n’ọzara ga-ezute anụ ndị na-agbọ ụja. Ewu ọhịa* ga-akpọkwa ibe ya òkù. N’eziokwu, nnụnụ na-efe n’abalị* ga-atụsara ahụ́ ebe ahụ, hụkwa ebe ọ ga-ezu ike. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 34:14 Amụma Aịsaịa I, p. 366-367 Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 126-128
14 Anụ ọhịa ndị bi n’ọzara ga-ezute anụ ndị na-agbọ ụja. Ewu ọhịa* ga-akpọkwa ibe ya òkù. N’eziokwu, nnụnụ na-efe n’abalị* ga-atụsara ahụ́ ebe ahụ, hụkwa ebe ọ ga-ezu ike.