Aịzaya 34:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Anụ ọhịa ndị bi n’ebe mmiri na-adịghị ga-ezute anụ ndị na-agbọ ụja, ọbụna mmụọ ọjọọ yiri ewu+ ga-akpọ ibe ya òkù. Ee, nnụnụ abalị ga-atụsara ahụ́ n’ebe ahụ, nwetakwa ebe ọ ga-ezu ike.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 34:14 Amụma Aịsaịa I, p. 366-367 Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 126-128
14 Anụ ọhịa ndị bi n’ebe mmiri na-adịghị ga-ezute anụ ndị na-agbọ ụja, ọbụna mmụọ ọjọọ yiri ewu+ ga-akpọ ibe ya òkù. Ee, nnụnụ abalị ga-atụsara ahụ́ n’ebe ahụ, nwetakwa ebe ọ ga-ezu ike.+