Aịzaya 40:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Gee ntị! E nwere onye sị: “Maa ọkwa!” Onye ọzọ ajụọ ya, sị: “Gịnị ka m ga-ama n’ọkwa?” “Mmadụ* niile bụ ahịhịa ndụ. Ịhụnanya ha niile dị ka ifuru ahịhịa.+
6 Gee ntị! E nwere onye sị: “Maa ọkwa!” Onye ọzọ ajụọ ya, sị: “Gịnị ka m ga-ama n’ọkwa?” “Mmadụ* niile bụ ahịhịa ndụ. Ịhụnanya ha niile dị ka ifuru ahịhịa.+