Aịzaya 48:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Bịanụ m nso, nụrụ ihe a. Malite ná mbido, m na-ekwu ihe m na-ekwu n’ihu ọha, ọ bụghị na nzuzo.+ Mgbe ihe e kwuru na ọ ga-eme mere, anọ m ya.” Ma ugbu a, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ezipụla m, nyekwa m* mmụọ ya. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 48:16 Amụma Aịsaịa II, p. 130-131
16 Bịanụ m nso, nụrụ ihe a. Malite ná mbido, m na-ekwu ihe m na-ekwu n’ihu ọha, ọ bụghị na nzuzo.+ Mgbe ihe e kwuru na ọ ga-eme mere, anọ m ya.” Ma ugbu a, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ezipụla m, nyekwa m* mmụọ ya.