Aịzaya 49:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Jehova kwukwara, sị: “N’oge m na-emere ndị mmadụ amara ka m mere ihe ị rịọrọ m.+ N’ụbọchị m na-azọpụta ndị mmadụ ka m nyeere gị aka.+ M nọ na-echebe gị, ka ọ bụrụ gị ka mụ na ndị mmadụ ga-eji gbaa ndụ,+Ka i wee mee ka ala a dịghachi otú ọ dịbu,Meekwa ka ndị m birighachi n’ala ha ketara nke tọgbọ nkịtị.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 49:8 Ụlọ Nche,1/15/2009, p. 2312/15/1998, p. 18-19 Mmezu Mkpughe, p. 126-127 Amụma Aịsaịa II, p. 143-145, 151
8 Jehova kwukwara, sị: “N’oge m na-emere ndị mmadụ amara ka m mere ihe ị rịọrọ m.+ N’ụbọchị m na-azọpụta ndị mmadụ ka m nyeere gị aka.+ M nọ na-echebe gị, ka ọ bụrụ gị ka mụ na ndị mmadụ ga-eji gbaa ndụ,+Ka i wee mee ka ala a dịghachi otú ọ dịbu,Meekwa ka ndị m birighachi n’ala ha ketara nke tọgbọ nkịtị.+
49:8 Ụlọ Nche,1/15/2009, p. 2312/15/1998, p. 18-19 Mmezu Mkpughe, p. 126-127 Amụma Aịsaịa II, p. 143-145, 151