8 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Ọ bụ n’oge igosi ihu ọma ka m zara gị,+ ọ bụkwa n’ụbọchị nzọpụta ka m nyeere gị aka.+ M nọ na-echebe gị ka m wee wepụta gị ka ị bụrụ ọgbụgba ndụ dịịrị ndị mmadụ,+ iji mee ka ala a dịghachi otú ọ dịbu,+ iji mee ka e birighachi n’ala nke bụ́ ihe nketa tọgbọrọ n’efu,+