Aịzaya 49:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ma, Jehova kwuru, sị: “A ga-anapụta dike ndị ọ dọọrọ n’agha,+Napụtakwa onye ọchịchị aka ike ndị o ji eji.+ M ga-alụso onye ọ bụla na-alụso gị ọgụ ọgụ.+ M ga-azọpụtakwa ụmụ gị. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 49:25 Amụma Aịsaịa II, p. 149-151
25 Ma, Jehova kwuru, sị: “A ga-anapụta dike ndị ọ dọọrọ n’agha,+Napụtakwa onye ọchịchị aka ike ndị o ji eji.+ M ga-alụso onye ọ bụla na-alụso gị ọgụ ọgụ.+ M ga-azọpụtakwa ụmụ gị.