Aịzaya 52:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’ihi ya, ndị m ga-amara aha m.+ Ọ bụ ya mere ha ga-eji mara n’ụbọchị ahụ na ọ bụ mụnwa na-ekwu. Ọ bụ mụnwa na-ekwu ihe a.” Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 52:6 Amụma Aịsaịa II, p. 183-185
6 N’ihi ya, ndị m ga-amara aha m.+ Ọ bụ ya mere ha ga-eji mara n’ụbọchị ahụ na ọ bụ mụnwa na-ekwu. Ọ bụ mụnwa na-ekwu ihe a.”