Aịzaya 53:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma, ọ bụ uche* Jehova ka a taa ya ezigbo ahụhụ. O kwekwara ka ọ rịa ọrịa. Ọ bụrụ na ị ga-eme ka e jiri ndụ* ya chụọ àjà ikpe ọmụma,+Ọ ga-ahụ ụmụ* ya. Ọ ga-adịtekwa ndụ aka.+ A ga-esi n’aka ya mee ka uche* Jehova mezuo.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 53:10 Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,2/2017, p. 3 Ụlọ Nche,1/15/2009, p. 26-271/15/2007, p. 9-108/15/2000, p. 3110/1/1992, p. 14 Amụma Aịsaịa II, p. 209-210
10 Ma, ọ bụ uche* Jehova ka a taa ya ezigbo ahụhụ. O kwekwara ka ọ rịa ọrịa. Ọ bụrụ na ị ga-eme ka e jiri ndụ* ya chụọ àjà ikpe ọmụma,+Ọ ga-ahụ ụmụ* ya. Ọ ga-adịtekwa ndụ aka.+ A ga-esi n’aka ya mee ka uche* Jehova mezuo.+
53:10 Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,2/2017, p. 3 Ụlọ Nche,1/15/2009, p. 26-271/15/2007, p. 9-108/15/2000, p. 3110/1/1992, p. 14 Amụma Aịsaịa II, p. 209-210