Aịzaya 54:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Atụla egwu,+ n’ihi na a gaghị emenye gị ihere.+ Ihere emela gị, n’ihi na a gaghị emechu gị ihu. N’ihi na ị ga-echefu ihere mere gị mgbe ị bụ nwata. Ị gaghịkwa echeta ihere e menyere gị n’oge niile ị bụ nwaanyị isi mkpe.” Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 54:4 Amụma Aịsaịa II, p. 221, 223-224
4 Atụla egwu,+ n’ihi na a gaghị emenye gị ihere.+ Ihere emela gị, n’ihi na a gaghị emechu gị ihu. N’ihi na ị ga-echefu ihere mere gị mgbe ị bụ nwata. Ị gaghịkwa echeta ihere e menyere gị n’oge niile ị bụ nwaanyị isi mkpe.”