Aịzaya 54:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Atụla egwu,+ n’ihi na a gaghị emenye gị ihere;+ ihere emela gị, n’ihi na a gaghị emechu gị ihu.+ N’ihi na ị ga-echefu ọbụna ihere mere gị mgbe ị bụ nwata,+ ị gaghịkwa echeta nkọcha a kọchara gị n’oge niile ị nọrọ dị ka nwaanyị di ya nwụrụ.” Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 54:4 Amụma Aịsaịa II, p. 221, 223-224
4 Atụla egwu,+ n’ihi na a gaghị emenye gị ihere;+ ihere emela gị, n’ihi na a gaghị emechu gị ihu.+ N’ihi na ị ga-echefu ọbụna ihere mere gị mgbe ị bụ nwata,+ ị gaghịkwa echeta nkọcha a kọchara gị n’oge niile ị nọrọ dị ka nwaanyị di ya nwụrụ.”