Aịzaya 55:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Osisi junipa ga-anọchi osisi ogwu.+ Osisi metụl ga-anọchikwa ahịhịa akụwa. Ọ ga-aghọ ihe ga-eme ka aha Jehova na-ede ude.+ Ọ ga-abụkwa ihe àmà ga-adịru mgbe ebighị ebi, nke na-agaghị ala n’iyi.” Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 55:13 Amụma Aịsaịa II, p. 245-246
13 Osisi junipa ga-anọchi osisi ogwu.+ Osisi metụl ga-anọchikwa ahịhịa akụwa. Ọ ga-aghọ ihe ga-eme ka aha Jehova na-ede ude.+ Ọ ga-abụkwa ihe àmà ga-adịru mgbe ebighị ebi, nke na-agaghị ala n’iyi.”